Aịzaya 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ọ bụghị ihe e ji eticha mkpụrụ+ ka a na-eji etichapụta mkpụrụ kọmin ojii; a naghịkwa eji ụkwụ ụgbọala arị mkpụrụ kọmin elu. N’ihi na ọ bụ okporo osisi+ ka a na-ejikarị etichapụta mkpụrụ kọmin ojii, jirikwa mkpara tichapụta mkpụrụ kọmin.
27 N’ihi na ọ bụghị ihe e ji eticha mkpụrụ+ ka a na-eji etichapụta mkpụrụ kọmin ojii; a naghịkwa eji ụkwụ ụgbọala arị mkpụrụ kọmin elu. N’ihi na ọ bụ okporo osisi+ ka a na-ejikarị etichapụta mkpụrụ kọmin ojii, jirikwa mkpara tichapụta mkpụrụ kọmin.