Jenesis 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+ Jenesis 49:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Zebulọn ga-ebi n’ụsọ oké osimiri,+ ọ ga-anọkwa n’ikpere mmiri n’ọdụ ụgbọ mmiri;+ ebe ime ime ya ga-adị n’ebe gawara Saịdọn.+
20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+
13 “Zebulọn ga-ebi n’ụsọ oké osimiri,+ ọ ga-anọkwa n’ikpere mmiri n’ọdụ ụgbọ mmiri;+ ebe ime ime ya ga-adị n’ebe gawara Saịdọn.+