1 Ndị Eze 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ makwaara ihe karịa mmadụ ọ bụla ọzọ, karịa Itan+ onye Zira na Himan+ na Kalkọl+ na Dada bụ́ ụmụ Mehọl; o wee na-ede ude ná mba niile gbara ha gburugburu.+
31 Ọ makwaara ihe karịa mmadụ ọ bụla ọzọ, karịa Itan+ onye Zira na Himan+ na Kalkọl+ na Dada bụ́ ụmụ Mehọl; o wee na-ede ude ná mba niile gbara ha gburugburu.+