Diuterọnọmi 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Jehova ga-emekwa ka mkpụrụ nke afọ+ gị na ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị ga-emepụta dị nnọọ ukwuu+ n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+ Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+
11 “Jehova ga-emekwa ka mkpụrụ nke afọ+ gị na ụmụ anụ ụlọ gị na ihe ala gị ga-emepụta dị nnọọ ukwuu+ n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà iyi inye gị.+