Joshụa 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma, ọlaọcha niile na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè bụ ihe dị nsọ nye Jehova.+ Ọ bụ n’ebe a na-edebe akụ̀ Jehova ka a ga-ebuba ya.”+
19 Ma, ọlaọcha niile na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè bụ ihe dị nsọ nye Jehova.+ Ọ bụ n’ebe a na-edebe akụ̀ Jehova ka a ga-ebuba ya.”+