Jenesis 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie ihe oriri.+ Mgbe ha lepụrụ anya, lekwa ìgwè ndị njem bụ́ ndị Ishmel+ si Gilied na-abịa, kamel ha bukwa mmanụ labdanọm na mmanụ bọlsọm na ụgbụgbọ osisi nke nwere esó,+ ha bu ha na-aga Ijipt.
25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie ihe oriri.+ Mgbe ha lepụrụ anya, lekwa ìgwè ndị njem bụ́ ndị Ishmel+ si Gilied na-abịa, kamel ha bukwa mmanụ labdanọm na mmanụ bọlsọm na ụgbụgbọ osisi nke nwere esó,+ ha bu ha na-aga Ijipt.