1 Ihe E Mere 2:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Keleb. Ndị a bụ ụmụ Họọ+ bụ́ ọkpara Efrata:+ Shobal+ bụ́ nna Kiriat-jierim,+ 1 Ihe E Mere 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nakwa Penuel nna Gidọ+ na Iza bụ́ nna Husha. Ndị a bụ ụmụ Họọ+ (ọkpara Efrata) bụ́ nna Betlehem.+