-
Ọpụpụ 17:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Mgbe aka Mozis nyịwara ya arọ, ha buuru nkume debe n’okpuru ya, o wee nọrọ ọdụ n’elu ya; Erọn na Họọ wee jide aka ya abụọ, otu onye n’otu akụkụ, onye nke ọzọ n’akụkụ nke ọzọ, aka ya wee kwụrụ otu ebe ruo mgbe anyanwụ dara.
-