Ọpụpụ 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Sinụ n’etiti unu nata onyinye a ga-enye Jehova.+ Ka onye ọ bụla obi ya kpaliri+ weta onyinye Jehova, ya bụ, ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa+
5 ‘Sinụ n’etiti unu nata onyinye a ga-enye Jehova.+ Ka onye ọ bụla obi ya kpaliri+ weta onyinye Jehova, ya bụ, ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa+