Job 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ pụtawo dị ka okooko osisi, e wee bipụ ya,+Ọ na-agafekwa ọsọ ọsọ dị ka onyinyo,+ ọ naghịkwa adịgide. Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
2 Ọ pụtawo dị ka okooko osisi, e wee bipụ ya,+Ọ na-agafekwa ọsọ ọsọ dị ka onyinyo,+ ọ naghịkwa adịgide.
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+