Jenesis 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega,+ dọkwasị ya n’ubu ya, kpọnyekwa ya nwata ahụ,+ wee chụpụ ya. O wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+ Joshụa 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ihe nketa ha wee bụrụ Bia-shiba+ na Shiba na Moleda,+
14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega,+ dọkwasị ya n’ubu ya, kpọnyekwa ya nwata ahụ,+ wee chụpụ ya. O wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+