Ọpụpụ 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị Livaị, dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị bụ́ ezinụlọ Meraraị bụ ezinụlọ ụmụ Malaị+ na ezinụlọ ụmụ Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ Meraraị.+ 1 Ihe E Mere 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Meraraị+ bụ Malaị na Mushaị.+ Ụmụ Malaị bụ Elieza+ na Kish.
19 Ụmụ ndị ikom Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị Livaị, dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị.+
33 Ndị bụ́ ezinụlọ Meraraị bụ ezinụlọ ụmụ Malaị+ na ezinụlọ ụmụ Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ Meraraị.+