1 Ihe E Mere 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee kpọkọta ndị isi niile+ nke Izrel na ndị nchụàjà+ na ndị Livaị.+ 1 Ihe E Mere 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A bịa n’ụmụ Livaị, Ahaịja na-elekọta akụ̀+ dị n’ụlọ ezi Chineke, na-elekọtakwa akụ̀ ndị e doro nsọ.+
20 A bịa n’ụmụ Livaị, Ahaịja na-elekọta akụ̀+ dị n’ụlọ ezi Chineke, na-elekọtakwa akụ̀ ndị e doro nsọ.+