1 Ndị Eze 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+ 1 Ihe E Mere 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na e nwere ndị dike anọ n’ime ndị nche ọnụ ụzọ ámá bụ́ ndị e nyere ọrụ ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ. Ha bụ ndị Livaị. Ha na-ahụ maka ụlọ iri ihe+ na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke.
26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+
26 N’ihi na e nwere ndị dike anọ n’ime ndị nche ọnụ ụzọ ámá bụ́ ndị e nyere ọrụ ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ. Ha bụ ndị Livaị. Ha na-ahụ maka ụlọ iri ihe+ na akụ̀+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke.