1 Ihe E Mere 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A bịa n’ụmụ Livaị, Ahaịja na-elekọta akụ̀+ dị n’ụlọ ezi Chineke, na-elekọtakwa akụ̀ ndị e doro nsọ.+ 2 Ihe E Mere 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee jiri ikwesị ntụkwasị obi+ na-eweta onyinye+ na otu ụzọ n’ụzọ iri+ na ihe ndị dị nsọ; ọ bụ Konanaya bụ́ onye Livaị na-ahụ maka ha dị ka onye ndú. Shimiaị nwanne ya bụ onye nke abụọ.
20 A bịa n’ụmụ Livaị, Ahaịja na-elekọta akụ̀+ dị n’ụlọ ezi Chineke, na-elekọtakwa akụ̀ ndị e doro nsọ.+
12 Ha wee jiri ikwesị ntụkwasị obi+ na-eweta onyinye+ na otu ụzọ n’ụzọ iri+ na ihe ndị dị nsọ; ọ bụ Konanaya bụ́ onye Livaị na-ahụ maka ha dị ka onye ndú. Shimiaị nwanne ya bụ onye nke abụọ.