Jenesis 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nke a bụ akụkọ banyere Shem.+ Shem gbara otu narị afọ mgbe ọ mụrụ Apakshad,+ afọ abụọ mgbe iju mmiri gasịrị.
10 Nke a bụ akụkọ banyere Shem.+ Shem gbara otu narị afọ mgbe ọ mụrụ Apakshad,+ afọ abụọ mgbe iju mmiri gasịrị.