Jenesis 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị: “Lekwa ohu m nwaanyị bụ́ Bilha.+ Gị na ya nwee mmekọahụ, ka ọ mụọ nwa n’ikpere m, ka m nweta ụmụ site n’aka ya.”+ Jenesis 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo mgbe Izrel bi n’ụlọikwuu+ n’ala ahụ na Ruben gara otu mgbe dinaa Bilha iko nna ya, Izrel wee nụ ya.+ Ụmụ ndị ikom Jekọb dị mmadụ iri na abụọ. Jenesis 46:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Bilha,+ onye Leban kpọnyere nwa ya nwaanyị bụ́ Rechel. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Jekọb ndị a; ha niile dị mkpụrụ obi asaa.
3 O wee sị: “Lekwa ohu m nwaanyị bụ́ Bilha.+ Gị na ya nwee mmekọahụ, ka ọ mụọ nwa n’ikpere m, ka m nweta ụmụ site n’aka ya.”+
22 O wee ruo mgbe Izrel bi n’ụlọikwuu+ n’ala ahụ na Ruben gara otu mgbe dinaa Bilha iko nna ya, Izrel wee nụ ya.+ Ụmụ ndị ikom Jekọb dị mmadụ iri na abụọ.
25 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Bilha,+ onye Leban kpọnyere nwa ya nwaanyị bụ́ Rechel. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Jekọb ndị a; ha niile dị mkpụrụ obi asaa.