Ndị Hibru 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ okwukwe Inọk+ mere e ji wega ya ebe ọzọ ka ọ ghara ịhụ ọnwụ, ọ dịghịkwa ebe a hụrụ ya n’ihi na Chineke wegara ya ebe ọzọ;+ n’ihi na tupu e wega ya ebe ọzọ, a gbara àmà banyere ya na o mere ihe dị Chineke ezi mma.+ Jud 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+
5 Ọ bụ okwukwe Inọk+ mere e ji wega ya ebe ọzọ ka ọ ghara ịhụ ọnwụ, ọ dịghịkwa ebe a hụrụ ya n’ihi na Chineke wegara ya ebe ọzọ;+ n’ihi na tupu e wega ya ebe ọzọ, a gbara àmà banyere ya na o mere ihe dị Chineke ezi mma.+
14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+