Joshụa 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+ Joshụa 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Giba+ na ala ịta ahịhịa ya, 1 Ihe E Mere 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mozis rụrụ n’ala ịkpa, tinyere ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ya, dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+
17 Ụmụ Izrel wee kwalie rute n’obodo ha n’ụbọchị nke atọ, obodo ha bụ Gibiọn+ na Kefaịra+ na Bierọt+ na Kiriat-jierim.+
29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mozis rụrụ n’ala ịkpa, tinyere ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ya, dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+