Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+ Abụ Ọma 128:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịn na-amị mkpụrụ+N’ime ime ụlọ gị.Ụmụ gị ga-adị ka ome osisi oliv+ gburugburu tebụl gị. Abụ Ọma 128:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Hụkwa ụmụ ụmụ gị.+Ka udo dịrị Izrel.+
3 Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịn na-amị mkpụrụ+N’ime ime ụlọ gị.Ụmụ gị ga-adị ka ome osisi oliv+ gburugburu tebụl gị.