1 Ihe E Mere 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ụmụ Esaf, e wepụtara Zakọ na Josef+ na Netanaya na Asharila,+ bụ́ ụmụ Esaf+ ndị nọ n’okpuru Esaf bụ́ onye na-ebu amụma site ná ntụziaka eze.
2 N’ụmụ Esaf, e wepụtara Zakọ na Josef+ na Netanaya na Asharila,+ bụ́ ụmụ Esaf+ ndị nọ n’okpuru Esaf bụ́ onye na-ebu amụma site ná ntụziaka eze.