1 Samuel 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl.
2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl.