Ndị Ikpe 9:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee kpọọ nwa okorobịa na-eburu ya ngwá agha ngwa ngwa, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m,+ ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya ozugbo.+ 2 Samuel 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị, ‘Biko, guzo n’akụkụ m gbuo m, n’ihi na anọ m n’oké ihe mgbu, n’ihi na mkpụrụ obi m dum+ ka dị n’ime m.’
54 O wee kpọọ nwa okorobịa na-eburu ya ngwá agha ngwa ngwa, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m,+ ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya ozugbo.+
9 O wee sị, ‘Biko, guzo n’akụkụ m gbuo m, n’ihi na anọ m n’oké ihe mgbu, n’ihi na mkpụrụ obi m dum+ ka dị n’ime m.’