-
Ndị Ikpe 9:54Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
54 Ọ kpọrọ onye na-eburu ya ngwá agha ozugbo, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m, ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya.
-