Ndị Ikpe 9:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee kpọọ nwa okorobịa na-eburu ya ngwá agha ngwa ngwa, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m,+ ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya ozugbo.+
54 O wee kpọọ nwa okorobịa na-eburu ya ngwá agha ngwa ngwa, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m,+ ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya ozugbo.+