Ndị Ikpe 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+ 1 Samuel 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Filistia wee buru igbe nke ezi Chineke bubata ya n’ụlọ Degọn ma dọba ya n’akụkụ Degọn.+
23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+