Ndị Ikpe 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+ 1 Ihe E Mere 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ikpeazụ, ha debere ihe agha ya n’ụlọ arụsị ha,+ ha kedokwara okpokoro isi ya n’ụlọ Degọn.+ Abụ Ọma 115:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Arụsị ha bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+
23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+