2 Samuel 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge niile m gagharịrị n’etiti ụmụ Izrel,+ ọ̀ dị okwu m gwara otu n’ime ebo Izrel+ nke m nyere iwu ịzụ ndị m Izrel dị ka atụrụ, sị, ‘Gịnị mere na unu ewughịrị m ụlọ e ji osisi sida wuo?’”’ Abụ Ọma 78:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+ Jọn 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Abụ m onye ọzụzụ atụrụ ọma;+ onye ọzụzụ atụrụ ọma na-atọgbọ mkpụrụ obi ya n’ihi atụrụ ya.+
7 N’oge niile m gagharịrị n’etiti ụmụ Izrel,+ ọ̀ dị okwu m gwara otu n’ime ebo Izrel+ nke m nyere iwu ịzụ ndị m Izrel dị ka atụrụ, sị, ‘Gịnị mere na unu ewughịrị m ụlọ e ji osisi sida wuo?’”’
71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+