2 Samuel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”
6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”