2 Samuel 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị: “Tụfịakwa!+ Agaghị m eme ihe a, Jehova. M̀ ga-aṅụ ọbara+ ndị ikom ndị tinyere mkpụrụ obi ha n’ihe ize ndụ gaa seta mmiri?” O kweghị ịṅụ ya. Ọ bụ ihe ndị a ka ndị dike atọ ahụ mere.
17 O wee sị: “Tụfịakwa!+ Agaghị m eme ihe a, Jehova. M̀ ga-aṅụ ọbara+ ndị ikom ndị tinyere mkpụrụ obi ha n’ihe ize ndụ gaa seta mmiri?” O kweghị ịṅụ ya. Ọ bụ ihe ndị a ka ndị dike atọ ahụ mere.