Esta 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze wee gwa ndị amamihe+ maara ihe ndị mere n’oge gara aga+ (n’ihi na ọ bụ otú a ka okwu eze si abịa n’ihu ndị niile ihe banyere iwu na okwu ikpe doro anya, Luk 12:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ndị ihu abụọ, unu maara otú e si enyocha otú ụwa dị na ihu ígwé, ma olee otú o si bụrụ na unu amaghị otú e si enyocha oge a?+
13 Eze wee gwa ndị amamihe+ maara ihe ndị mere n’oge gara aga+ (n’ihi na ọ bụ otú a ka okwu eze si abịa n’ihu ndị niile ihe banyere iwu na okwu ikpe doro anya,
56 Ndị ihu abụọ, unu maara otú e si enyocha otú ụwa dị na ihu ígwé, ma olee otú o si bụrụ na unu amaghị otú e si enyocha oge a?+