-
1 Ndị Eze 5:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Ugbu a, nye iwu ka ha gbutere m osisi sida na Lebanọn;+ ndị na-ejere m ozi ga-esonyere ndị na-ejere gị ozi, m ga-enyekwa gị ụgwọ ọrụ nke ndị na-ejere gị ozi dị ka ihe niile ị ga-ekwu si dị, n’ihi na gị onwe gị maara nke ọma na ọ dịghị onye n’ime anyị maara otú e si egbutu osisi dị ka ndị Saịdọn.”+
-