2 Samuel 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’oge ahụ, Devid gara n’ihu inwetakwu ndị iko+ na ndị nwunye+ site na Jeruselem mgbe o si Hibrọn lọta; e wee na-amụkwuru Devid ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị. Abụ Ọma 127:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị dimkpa nke ji ha kpojuo+ akpa akụ́ ya.Ihere agaghị eme ha,+N’ihi na ha na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá.
13 N’oge ahụ, Devid gara n’ihu inwetakwu ndị iko+ na ndị nwunye+ site na Jeruselem mgbe o si Hibrọn lọta; e wee na-amụkwuru Devid ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị.
5 Obi ụtọ na-adịrị dimkpa nke ji ha kpojuo+ akpa akụ́ ya.Ihere agaghị eme ha,+N’ihi na ha na ndị iro ha ga na-ekwurịta okwu n’ọnụ ụzọ ámá.