Joshụa 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Meekwa E-aị na eze ya dị nnọọ ka i mere Jeriko na eze ya.+ Ọ bụ naanị na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya na anụ ụlọ ya.+ Mee ka ndị agha gị ụfọdụ zoo n’azụ obodo ahụ.”+ Abụ Ọma 18:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ na-akụziri aka m otú e si ebu agha,+Ogwe aka m ekwewo ụta ọla kọpa.+
2 Meekwa E-aị na eze ya dị nnọọ ka i mere Jeriko na eze ya.+ Ọ bụ naanị na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya na anụ ụlọ ya.+ Mee ka ndị agha gị ụfọdụ zoo n’azụ obodo ahụ.”+