29 Ọ bụrụ na ọ bụ otú mmadụ niile si anwụ ka ndị a ga-esi nwụọ, ọ bụrụkwa na ọ bụ ụdị ntaramahụhụ mmadụ niile na-ata ka a ga-enye ha,+ maranụ na ọ bụghị Jehova zitere m.+
22 mgbe onye amụma ahụ ji aha Jehova kwuo okwu, ma okwu ahụ emeghị, o mezughịkwa, nke ahụ bụ okwu ọ na-abụghị Jehova kwuru. Onye amụma ahụ ji mpako kwuo ya.+ Atụla ya ụjọ.’+