1 Ndị Eze 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O jikwa ọlaedo machie ụlọ ahụ dum,+ ruo mgbe e wuchara ụlọ ahụ dum; o jikwa ọlaedo machie+ ebe ịchụàjà+ ahụ dum nke dị nso n’ọnụ ụlọ ahụ nke dị n’ime ime. 1 Ihe E Mere 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 puku talent ọlaedo atọ, bụ́ ọlaedo si Ofa,+ nakwa puku talent ọlaọcha asaa a nụchara anụcha, maka itechi ahụ́ ụlọ;
22 O jikwa ọlaedo machie ụlọ ahụ dum,+ ruo mgbe e wuchara ụlọ ahụ dum; o jikwa ọlaedo machie+ ebe ịchụàjà+ ahụ dum nke dị nso n’ọnụ ụlọ ahụ nke dị n’ime ime.
4 puku talent ọlaedo atọ, bụ́ ọlaedo si Ofa,+ nakwa puku talent ọlaọcha asaa a nụchara anụcha, maka itechi ahụ́ ụlọ;