1 Ihe E Mere 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha, tinyere onye ọ bụla bụ́ onye ndú, wee nwee nnọkọ;+ Ilu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+
13 Devid na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha, tinyere onye ọ bụla bụ́ onye ndú, wee nwee nnọkọ;+
14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+