Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ 2 Samuel 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 o wee sị:“Jehova bụ nkume m dị elu+ na ebe m e wusiri ike+ na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+ Abụ Ọma 103:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 103 Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova,+Ihe niile nke dị n’ime m, gọzienụ aha nsọ ya.+
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+