2 Ihe E Mere 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+
21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+