1 Ndị Eze 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze jikwa ọdụ́+ rụọ otu nnukwu ocheeze+ ma were ọlaedo a nụchara anụcha machie ya.+ Emọs 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi+ nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’+ “‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-alakwa n’iyi,+ a ga-ebibikwa ọtụtụ ụlọ,’+ ka Jehova kwuru.”
15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi+ nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’+ “‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-alakwa n’iyi,+ a ga-ebibikwa ọtụtụ ụlọ,’+ ka Jehova kwuru.”