2 Ndị Eze 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo mgbe Jehova chọrọ iburu Ịlaịja+ n’oké ifufe gaa n’eluigwe,+ Ịlaịja na Ịlaịsha+ si na Gilgal+ na-agbago. 2 Ndị Eze 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na, ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, lee! ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ+ na ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ, ha wee kewaa ha abụọ; Ịlaịja wee rịgoro n’eluigwe n’oké ifufe.+
2 O wee ruo mgbe Jehova chọrọ iburu Ịlaịja+ n’oké ifufe gaa n’eluigwe,+ Ịlaịja na Ịlaịsha+ si na Gilgal+ na-agbago.
11 O wee ruo na, ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, lee! ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ+ na ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ, ha wee kewaa ha abụọ; Ịlaịja wee rịgoro n’eluigwe n’oké ifufe.+