1 Ndị Eze 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+
26 O wee bukọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze;+ o buuru ihe niile.+ O wee buru ọta ọlaedo niile Sọlọmọn rụrụ.+