2 Ndị Eze 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị+ bụ́ eze Izrel.
26 Ehazaya gbara afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa Ọmraị+ bụ́ eze Izrel.