2 Ihe E Mere 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’afọ nke asaa, Jehoyada+ nwere obi ike wee kpọrọ ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha,+ ya bụ, Azaraya nwa Jeroham na Ishmel nwa Jehohenan na Azaraya nwa Obed na Measaya nwa Adaya na Elishefat nwa Zikraị, ya na ha wee gbaa ndụ.
23 N’afọ nke asaa, Jehoyada+ nwere obi ike wee kpọrọ ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha,+ ya bụ, Azaraya nwa Jeroham na Ishmel nwa Jehohenan na Azaraya nwa Obed na Measaya nwa Adaya na Elishefat nwa Zikraị, ya na ha wee gbaa ndụ.