-
2 Ndị Eze 11:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Unu ga-agba eze gburugburu, onye nke ọ bụla ga-eji ngwá agha ya n’aka; onye ọ bụla nke batara n’ebe ahụ unu gbara gburugburu, a ga-egbu ya. Unu na eze soro mgbe ọ na-apụ apụ na mgbe ọ na-abata abata.”
-