Ọpụpụ 29:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+ Ọnụ Ọgụgụ 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu ga-ahụ na unu na-ewetara m onyinye m, achịcha m,+ maka àjà a na-esure n’ọkụ ka ọ bụụrụ m ihe na-esi ísì ụtọ,+ n’oge ha a kara aka.’+
38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu ga-ahụ na unu na-ewetara m onyinye m, achịcha m,+ maka àjà a na-esure n’ọkụ ka ọ bụụrụ m ihe na-esi ísì ụtọ,+ n’oge ha a kara aka.’+