Ilu 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo na-enwe obi ụtọ n’ihi ịdị mma nke ndị ezi omume,+ ma a na-eti mkpu ọṅụ mgbe ndị ajọ omume lara n’iyi.+ Ilu 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+
10 Obodo na-enwe obi ụtọ n’ihi ịdị mma nke ndị ezi omume,+ ma a na-eti mkpu ọṅụ mgbe ndị ajọ omume lara n’iyi.+
2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+