Esta 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ìhè bịaara ndị Juu, ha ṅụrịkwara ọṅụ,+ nweekwa aṅụrị na ùgwù. Ilu 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ndị ezi omume na-aṅụrị ọṅụ,+ ọ na-abụ ihe magburu onwe ya; ma mgbe ndị ajọ omume biliri, ndị mmadụ na-eme ka a ghara ịmata ndị ha bụ.+
12 Mgbe ndị ezi omume na-aṅụrị ọṅụ,+ ọ na-abụ ihe magburu onwe ya; ma mgbe ndị ajọ omume biliri, ndị mmadụ na-eme ka a ghara ịmata ndị ha bụ.+