2 Ihe E Mere 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova+ dị ka ihe niile Amazaya nna ya mere si dị.+