2 Ndị Eze 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo n’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Eze Jehoash, ndị nchụàjà arụzibeghị ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ.+ Ilu 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+ Ekliziastis 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Oké umengwụ na-eme ka ogidi ụlọ gbajie, ịfanye aka n’ụkwụ na-emekwa ka ụlọ na-ehi mmiri.+
6 O wee ruo n’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Eze Jehoash, ndị nchụàjà arụzibeghị ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ.+
4 Onye dị umengwụ n’ọrụ ga-ada ogbenye,+ ma, ọ bụ aka onye dị uchu ga-eme ka ya onwe ya baa ọgaranya.+